Jesu Kristi Eze Udo A Na-Atu Anya Ya

Benjamin Ukoh

1 fan

Benjamin Ukoh


5:44

 Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer

Na Bethlehem k'a muru
Eze uwa nile
Na Bethlehem k'a muru nwa
Na Bethlehem k'a muru
Nwa ka nwa n'uwa nile
Nwa ka nwa
Jesu Kristi
Onye nzoputa
Jesu Eze
Ez'udo a na-atu anya ya
Muoma kwuru ya
Ujo atukwala unu
Ujo adighizi
Nwa a bu Onye nzoputa nke mmadu
Jesu biko
Zoput'anyi n'ahuhu na njo
O Jesu
Na Bethlehem k'a muru
Eze uwa nile
Na Bethlehem k'a muru nwa
Na Bethlehem k'a muru
Nwa ka nwa n'uwa nile
Nwa ka nwa
Jesu Kristi
Onye nzoputa
Jesu Eze
Ez'udo a na-atu anya ya
Ndi eze nyere Jesu onyinye
Ha nyere Jesu onyinye ndi eze
Ha nyere Jesu onyinye di mma
Ol'edo Frankinsens na Mea
K'ayi soro ha
Nye Jesu onyiny'onweanyi
Na Bethlehem k'a muru
Eze uwa nile
Na Bethlehem k'a muru nwa
Na Bethlehem k'a muru
Nwa ka nwa n'uwa nile
Nwa ka nwa
Jesu Kristi
Onye nzoputa
Jesu Eze
Ez'udo a na-atu anya ya
K'anyi soro ndi muo oma
N'enwe anuri
N'eto Chukwu
N'ekwe
Otito diri Chukwu
N'elu kachasi elu
N'uwa udo g'adiri
Nd'ihe ha masiri Chukwu
Otito diri Chukwu
N'elu kachasi elu
N'uwa udo g'adiri
Nd'ihe ha masiri Chukwu
I nuru k'o na-ada
O dere dere jim jim
Nwannem ogini k'I n'emenu
Bianu k'anyi tobenu Chukwu oh
N'uwa udo g'adiri
Nd'ihe ha masiri Chukwu
Nwannem anuri bu nkeanyi
Soro nu m kenenu Chukwu Oh
N'uwa udo g'adiri
Nd'ihe ha masiri Chukwu
Okwu Gi Nna were aru
Were nonyere anyi Oh
N'uwa udo g'adiri
Nd'ihe ha masiri Chukwu
Eze chib'anyi
K'Ihe Gi n'a masianyi Oh
N'uwa udo g'adiri
Nd'ihe ha masiri Chukwu
Anyi kwere na Gi
Udo bu nke anyi
N'uwa udo g'adiri
Nd'ihe ha masiri Chukwu
Jesu Kristi
Ez'udo a na-atu anya ya
Jesu Eze
Ez'udo a na-atu anya ya
Emmanuel
Chukwu nonyere anyi
K'anyi goribe
Were nye Gi Onwe anyi Chukwu
Anyi esekpuo
Ez'udo Nnoo

 Become A Better Singer In Only 30 Days, With Easy Video Lessons!

Written by: Benjamin Ukoh

Lyrics © DistroKid

Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Discuss the Jesu Kristi Eze Udo A Na-Atu Anya Ya Lyrics with the community:

0 Comments

    Citation

    Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:

    Style:MLAChicagoAPA

    "Jesu Kristi Eze Udo A Na-Atu Anya Ya Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 1 May 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/10175489/Benjamin+Ukoh/Jesu+Kristi+Eze+Udo+A+Na-Atu+Anya+Ya>.

    Missing lyrics by Benjamin Ukoh?

    Know any other songs by Benjamin Ukoh? Don't keep it to yourself!

    Browse Lyrics.com

    Quiz

    Are you a music master?

    »
    "Wake up, wake up. Wake up and look around you. We're lost in space and the time is _________."
    A so long
    B our own
    C pass dawn
    D your own

    Free, no signup required:

    Add to Chrome

    Get instant explanation for any lyrics that hits you anywhere on the web!

    Free, no signup required:

    Add to Firefox

    Get instant explanation for any acronym or abbreviation that hits you anywhere on the web!

    Benjamin Ukoh tracks

    On Radio Right Now

    Loading...

    Powered by OnRad.io


    Think you know music? Test your MusicIQ here!