OKEMMUO

NKECHI ABUGU

0 fans

NKECHI ABUGU


8:44

 Struggling with OKEMMUO? Become a better singer in 30 days with these videos!

Okemmuo na eri oke aja
Okwa gi bu isi ike ndu m ee
Akpata oyi na awu ajommuo
Okwa gi bu isi nke ndu m ee
You are the fountain of my life
You are too much gracious God
You are the fountain of my grace
You are too much gracious God
You are too much gracious God
You are too much gracious God
You are too much gracious God
You are too much ee gracious God
You are the fountain of my life
You are too much gracious God

Okemmuo na eri oke aja
Okwa gi bu isi ike ndu m oo  (okemmuo)
Okemmuo na eri oke aja
Okwa gi bu isi ike ndu m oo (Isi ike ndu m ee)
You are the fountain of my life (Eligwe ee)
You are too much gracious God (Jehova)
You are the fountain of my grace (Eeee)
You are too much gracious God (Oh yeah)

Isi ike ndu m ee
Ibu nu isi ike ndu m ee
Isi ike ndu m eze
Isi ike ndu m eeee
I na azu m dika aturu ee
Eweghi ihe na ako moo
I na eburu m agha ee
I na echebe mee
Akpata oyi na awu ajo mmuo
Okwa gi bu oloro ihe loro ihe loro onye
Agu bata mgbada awaro oso
Okwa gi na eme ihe asi si emeneme
I na eje ebe asi si ejeneje
I na aga ebe asi si aganaga
I na emeghe uzo emechiri emechi eee
Isi ike ndu m eee (oooo)
Onye oma nji eme onu

Okemmuo na eri oke aja
Okwa gi bu isi ike ndu m oo (I bu isi ike ndu m ee)
Okemmuo na eri oke aja   (ha!)
Okwa gi bu isi ike ndu m oo (Eze ee)
You are the fountain of my life (You are the fountain)
You are too much gracious God (Eze eligwe)
You are the fountain of my grace (Okemmuo)
You are too much gracious God (Jesus)

Onye kewara osimmiri uhe
Eze m Eze
Ebube nji eme onu
Agbarucha ngene ekuru ngene wee nuo
Awu awu
Akaghinka ooo
Emebi emebi
Jehova
Egwu ndi ajo mmuo
Okwa gi mu mmuo n eri mmuo
You are the fountain of my life
You are too much oo able God
Isi ike ndu m ee
Isi ike ndu m oo
Oweghi ihe koro m ma oli ee
Oweghi ihe koro m ma oli ee
Ina emere owegi aha chioma
Ina ekwuru m onu m na ime mmuo
Okwa gi na aza m ekpere
Okwa gi na eburum agha mmuo
Inaghiekwe ka ihere mee m oo
Idighi ekwe ka ujo tuo m ma oli ee
You are the fountain of my life
You are too much ooo gracious God
You are the fountain of my life
You are too much ooo gracious God

Okemmuo na eri oke aja
Okwa gi bu isi ike ndu m oo (isi mee)
Okemmuo na eri oke aja
Okwa gi bu isi ike ndu m oo (Ejim gi eme onu ee)
You are the fountain of my life (yes Lord)
You are too much gracious God (eze ebube)
You are the fountain of my grace (You are the fountain ee)
You are too much gracious God (Jesus)

Ina esi na ebe ana ekpofu afifia wee bulie nwa ogbenye elu ooo
Ihe ina eme bara uba
Onu m apughi iko ya (ah!)
Ihe ina eme bara uba eze m
Asim onu m apughi iko ya
Okwa gi bu isi ike ndu m ooo
Eligwe
Okemmuo
Isi ike ndu m eeeee
Okwa gi bu isi ike ndu m ooo
Idi egwu
Okemmuo
Idi egwu oo
I bu okemmuo
Idi egwu oo
I bu okemmuo
Okwa gi bu okemmuona eri oke aja aaa
Isi m eeee
Eligwe isi m ooo
You are the fountain of my life
You are too much able God
You are the fountain of my life  oooo
You are too much ooo gracious God
You are too much gracious God
You are too much gracious God
You are too much gracious God
You are too much oooo
Ewoo
You are too much oo eligwe
You are too much
You are too much
You are too much
You are too much

Okemmuo na eri oke aja
Okwa gi bu isi ike ndu m oo (okemmuo meee)
Okemmuo na eri oke aja
Okwa gi bu isi ike ndu m oo (nani gi n eri oke aja)
You are the fountain of my life (you are fountain ee)
You are too much gracious God (You are too much ee)
You are the fountain of my grace (You are the fountain ee)
You are too much gracious God (Jesus)

Akpata oyi na awu ajo mmuo
Okwa gi bu akpata oyi na awunu ajo mmuo
Akpata oyi na awu ajo mmuo
Baba na ibu akpata oyi na awunu ajo mmuo
Isi ike ndu m oo
Baba bu isi ike ndu m oo
Baba bu isi ike ndu m oo
Idi egwu na ibu okemmuo
Baba na idi egwu oo ibu okemmuo
Baba na idi egwu oo ibu okemmuo
Baba na idi egwu oo  okemmuo
Baba na idi egwu oo

Okemmuo na eri oke aja
Okwa gi bu isi ike ndu m oo (Ibu isi ike ndu mee)
Okemmuo na eri oke aja (Eze mmuo)
Okwa gi bu isi ike ndu m oo (Oloro ihe loro onye)
You are the fountain of my life (you are fountain ee)
You are too much gracious God (You are too much ee)
You are the fountain of my great (you are too much)
You are too much gracious God (yeah eee)

 Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer

Written by: NKECHI EDITH

Lyrics © DistroKid

Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Discuss the OKEMMUO Lyrics with the community:

0 Comments

    Citation

    Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:

    Style:MLAChicagoAPA

    "OKEMMUO Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 29 Apr. 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/11867159/NKECHI+ABUGU/OKEMMUO>.

    Missing lyrics by NKECHI ABUGU?

    Know any other songs by NKECHI ABUGU? Don't keep it to yourself!

    Browse Lyrics.com

    Quiz

    Are you a music master?

    »
    Which member of the girl group Little Mix left the group?
    A Jade Thirlawall
    B Jesy Nelson
    C Leigh-Anne Pinnock
    D Perrie Edwards

    Free, no signup required:

    Add to Chrome

    Get instant explanation for any lyrics that hits you anywhere on the web!

    Free, no signup required:

    Add to Firefox

    Get instant explanation for any acronym or abbreviation that hits you anywhere on the web!

    NKECHI ABUGU tracks

    On Radio Right Now

    Loading...

    Powered by OnRad.io


    Think you know music? Test your MusicIQ here!