Omenana (feat. IFEX G & Beepee D Rapgod)

Utalineage

0 fans

Utalineage


3:26

 Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer

Now Listen
Abụm
Say

Ọdika anyi arapụụ ọmenana anyi
Eme ife ndi ocha na agwa anyi
Odika anyi arapụụ ọmenana anyi
Eme ife ndi ocha na agwa anyi

Igbo tete (igbo tete)
Umu igbo tete (ụmụ igbo tetenụ)
Yeah igbo tete
Umu igbo tete (ụmụ igbo tete)

One bụ na anyi adirọ proud na anyi bụ ndi igbo
Two bụlụ n'anyi bụ ndi igbo na egbu ndi igbo
Odilụ anyi easy ichefu ọnye melụ anyi ife ọma
Ma fiọ anyi ezigbote arụ ichefunata ọnye mejọlụ anyi why ? (gwam why)
Imana fa wolii peter obi na ugwu awusa
Nnamdi kanu kwanu? Nwa mmanu ka ga anataa (odogwu ka ga anataaa)
Ọnye igba pianitelụmia
Obuu na m na agwụ agwụ ununwa ekwenitelụmia si na

Ọdika anyi arapụụ ọmenana anyi
Eme ife ndi ocha na agwa anyi
Odika anyi arapụụ ọmenana anyi
Eme ife ndi ocha na agwa anyi

Igbo tete (igbo tete)
Umu igbo tete (ụmụ igbo tetenụ)
Yeah igbo tete
Umu igbo tete (ụmụ igbo tete)

Nwuune iraapu omenaani jee mebee omeneenu
Oge inwulu agaarapu ana gwuu ini gii neenu
Igeeji maka na ndi uka kpuuigu buleewu
Ife gaadii mma m'igbo welu uche golookwu

Nwa mmadu imalugokwa chukwu
Nwanne imalugokwa chiiikeeluii
Isettle gokwa ndi ani
Kiika di confused onye nweei
Idogo okuku aweleei
Chii niikenga gi obiiago beei
Ijegokwa na mmili jee maalu ifiimelu onye beei
Imaluugookwa your chii
Kiika neeche uboosi rapture
Ika naakwunyuugwo na account chukwu through the pastor
Ika naasu ekpele miiyaaba oyaa kamiifuu doctor
Makwa nkee buu ubosi eke ubosi oye maa nkwo maa afor
Nwanne mmadu gee nti kaam piia gi lamba
Onye aghoogbuu kaagbaa miimuro anya asuuo gi canter
Imaakwoonye noogi uwa f*ck the white man's lies
Kiika naakoo tuu koonye naarecite two times one

Ọdika anyi arapụụ ọmenana anyi
Eme ife ndi ocha na agwa anyi
Odika anyi arapụụ ọmenana anyi
Eme ife ndi ocha na agwa anyi

Igbo tete (igbo tete)
Umu igbo tete (ụmụ igbo tetenụ)
Yeah igbo tete
Umu igbo tete (ụmụ igbo tete)

Amaam n' enyelu anyi mmaya
Kee reason anyi ji eji ife eji agba na nti agba n'anya
Ignorance bu agbam ara
Kwusi nu ige okwu ndi amuma
Fa n'ebu unu n'ugbo, unu ga enwete onwe unu na adamawa
Adim aturu gi asi
Life g'atalu gi aki
Ma imaro chukwu kee gi
Jee n'efe nke ndi ocha nyee gi
Ima nke n'agbawa m isi
Youths na anazikwa ohi
Drugs n'amazi fa opi
Oburo udi ife eji malu anyi
Mpa anyi n'agba mbo
Onitsha to kualarumpo
Isi n'igbo naa na london
Echezokwana where you come from
Every day men dey flenjo
Conjoy ma anyi tuo your function
Umu asa bupute bom bom
Umu guys emefube kpokom (get 'em)

Ọdika anyi arapụụ ọmenana anyi
Eme ife ndi ocha na agwa anyi
Odika anyi arapụụ ọmenana anyi
Eme ife ndi ocha na agwa anyi

Igbo tete (igbo tete)
Umu igbo tete (ụmụ igbo tetenụ)
Yeah igbo tete
Umu igbo tete (ụmụ igbo tete)

 Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer

Written by: Beepee D Rapgod Beepee D Rapgod, Boniface Utalineage, Ifechukwu Eze

Lyrics © DistroKid

Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Discuss the Omenana (feat. IFEX G & Beepee D Rapgod) Lyrics with the community:

0 Comments

    Citation

    Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:

    Style:MLAChicagoAPA

    "Omenana (feat. IFEX G & Beepee D Rapgod) Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 4 May 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/12784213/Utalineage/Omenana+%28feat.+IFEX+G+%26+Beepee+D+Rapgod%29>.

    Missing lyrics by Utalineage?

    Know any other songs by Utalineage? Don't keep it to yourself!

    Browse Lyrics.com

    Quiz

    Are you a music master?

    »
    What are Level 42's 1981 and 1985 biggest hit singles?
    A Love Games, Running in the Family
    B Love Games, Tracie
    C Love Games, Something About You
    D Something About You, Running in the Family

    Free, no signup required:

    Add to Chrome

    Get instant explanation for any lyrics that hits you anywhere on the web!

    Free, no signup required:

    Add to Firefox

    Get instant explanation for any acronym or abbreviation that hits you anywhere on the web!

    Utalineage tracks

    On Radio Right Now

    Loading...

    Powered by OnRad.io


    Think you know music? Test your MusicIQ here!