Onye Oluebube

FadaBarto

1 fan

FadaBarto


7:46

 Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer

Kulie nụ k'anyị jee jaa Ya mma
K'anyị jee kelee Chineke
Onyeọma, sị Ya n'O meela eh!
Kulie nụ k'anyị jee nụ jaa Ya mma (K'anyi jee e e jaa ya mma!)
K'anyị jee kelee Chineke
Onyeọlụebube Yahweh emekwaala nk' O jiri bụrụ Chi eh!
(Kulie nụ k'anyị jee jaa Ya mma!) Kele kelee nụ Chi mo o o!
Keleere nụ m Yahweh! (k'anyị jee nụ, k'anyị jee!)
Keleere nụ m Chimo! (k'anyị jee nụ, k'anyị jee!)
Ndị enyi m soro mo! (bịa soro mo!)
Keleere m Chimo o o o! (keleere nụ m Chimo o o o!)
Onyeọlụebube! (Onyeọlụebube emeela!) Onyeọlụebube!
Yahweh emekwaala k' O si eme
Ngwa lezianụ m anya (Lezianụ m anya eh)
(Ọñụ ejula m obi) Ihe ahụ na-ekweghị omume (O mego ya)
Ka Chi m mere tinye ya jara (tinye ya jara)
Onyeọlụebube! (Onyeọlụebube mo!)
Ọwa nkụ siri ike! (daalụ o!)
Aka m dị n'elu! (Chiọma) (Olisa) nar'ekele mo!
Aga m eji ọñụ, gbara egwu m, butere Gị ụkpa ekele
Were kelee Gị (were bia kelee Gi)
(Sị Gị) Sị Gị Nna n'I meela! (Nar' ekele!) (Chi mara obi mo!)
Onyeọlụebube! (Ebube n'onwe ya) Onyeọlụebube mo!
Onyeọlụebube ndeewo! (Chukwu mara mkpa m) (Nar' otito!)
Onyeọlụebube! (Ebube n'onwe ya) Onyeọlụebube mo!
Onyeọlụebube ndeewo!
Ị makwa na mgbe ọ gbajuru dọọrọ m
Ọ dị ka nke m agwụsiala
Ogwu na ọkịrịka juru n'ụzọ mo!
Anya mmiri!
Akwa ndeeli na akwa arịrị bụrụ nri m
Onye ilo fooro ntutu taa na m agaghị añụ mmiri tọgbọ iko
Mana Onyeọlụebube jidere m aka Ya dị ike
Wee kwuo na nwa agụ (wee mee m nwa agụ)
Agaghị ata ahịhịa e! Yahweh emekwaala nk' O jiri bụrụ Chi)
(Kulie nụ k'anyị jee jaa Ya mma!) Kele kelee nụ Chi mo o o!
Keleere nụ m Yahweh! (k'anyị jee nụ, k'anyị jee!)
Keleere nụ m Chimo! (k'anyị jee nụ, k'anyị jee!)
Ndị enyi m soro mo! (bịa soro mo!)
Keleere m Chimo o o o! (keleere nụ m Chimo o o o!)
Onyeọlụebube! (Onyeọlụebube emeela!) Onyeọlụebube!
Yahweh emekwaala k' O si eme
Ngwa lezianụ m anya (Lezianụ m anya eh)
(Ọñụ ejula m obi) Ihe ahụ na-ekweghị omume (O mego ya)
Ka Chi m mere tinye ya jara (tinye ya jara)
Onyeọlụebube! (Onyeọlụebube mo!)
Ọwa nkụ siri ike! (daalụ o!)
Aka m dị n'elu! (Chiọma) (Olisa) nar'ekele mo!
Aga m eji ọñụ, gbara egwu m, butere Gị ụkpa ekele
Were kelee Gị (were bia kelee Gi)
(Sị Gị) Sị Gị Nna n'I meela! (Nar' ekele!) (Chi mara obi mo!)
Onyeọlụebube! (Ebube n'onwe ya) Onyeọlụebube mo!
Onyeọlụebube ndeewo! (Chukwu mara mkpa m) (Nar' otito!)
Onyeọlụebube! (Ebube n'onwe ya) Onyeọlụebube mo!
Onyeọlụebube ndeewo!
Ehi na-enweghị ọdụ Chi ya na-achụrụ ya ijiji
Chi gboo ọgụ, ọ dị ka ọ dị mfe
O kwuru okwu ebili mmiri were dere jụụ
Ọ gwọọla m ọrịa mo! Ọ zago m ekpere!
Bulitekwa m elu, mee m eze
Lekene ọrụ ịtụnanya Ya
Nwanne m o riri m ọnụ eh! (Yahweh emekwaala nk' O jiri bụrụ chi)
(Kulie nụ k'anyị jee jaa Ya mma!) Kele kelee nụ Chi mo o o!
Keleere nụ m Yahweh! (k'anyị jee nụ, k'anyị jee!)
Keleere nụ m Chimo! (k'anyị jee nụ, k'anyị jee!)
Ndị enyi m soro mo! (bịa soro mo!)
Keleere m Chimo o o o! (keleere nụ m Chimo o o o!)
Onyeọlụebube! (Onyeọlụebube emeela!) Onyeọlụebube!
Yahweh emekwaala k' O si eme
Ngwa lezianụ m anya (Lezianụ m anya eh)
(Ọñụ ejula m obi) Ihe ahụ na-ekweghị omume (O mego ya)
Ka Chi m mere tinye ya jara (tinye ya jara)
Onyeọlụebube! (Onyeọlụebube mo!)
Ọwa nkụ siri ike! (daalụ o!)
Aka m dị n'elu! (Chiọma) (Olisa) nar'ekele mo!
Aga m eji ọñụ, gbara egwu m, butere Gị ụkpa ekele
Were kelee Gị (were bia kelee Gị)
(Sị Gị) Sị Gị Nna n'I meela! (Nar' ekele!) (Chi mara obi mo!)
Onyeọlụebube! (Ebube n'onwe ya) Onyeọlụebube mo!
Onyeọlụebube ndeewo! (Chukwu mara mkpa m) (Nar' otito!)
Onyeọlụebube! (Ebube n'onwe ya) Onyeọlụebube mo!
Onyeọlụebube ndeewo!
Ooooh I meela Nna (Onyeọlụebube I meela! Onyeọlụebube I meela!)
Daalu, Onyeọlụebube Ndewo!
Ooooh I meela Nna (Onyeọlụebube I meela! Onyeọlụebube I meela!)
Daalu, Onyeọlụebube Ndewo!
Chi na-enye ndụ!
Chi na-enye nwa!
Chi na-enye akụ na ụba!
Ndeewo!
Olol'ihe lor'enyi!
Agụ na-eche mba!
Ọdọ mmiri Bethsaida!
Ọ bata o bie mo!
Ọ gbara nkịtị okwu juru n'ọnụ Ya!
Ebube ka ebube ka a na-akpọ Gị!
Onye gar'ije n'elu mmiri!
Oti mbodombo!
Onyeọlụebube I meela!
Onyeọlụebube I meela!
Onyeọlụebube Ndewo!

 Become A Better Singer In Only 30 Days, With Easy Video Lessons!

Written by: Rev. Fr. Bart Ezeokafor

Lyrics © O/B/O DistroKid

Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Discuss the Onye Oluebube Lyrics with the community:

0 Comments

    Citation

    Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:

    Style:MLAChicagoAPA

    "Onye Oluebube Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 8 May 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/13097688/FadaBarto/Onye+Oluebube>.

    Missing lyrics by FadaBarto?

    Know any other songs by FadaBarto? Don't keep it to yourself!

    Browse Lyrics.com

    Quiz

    Are you a music master?

    »
    "If I see a light flashing, could this mean that I'm coming home" is a lyric from a hit song by which DJ?
    A Calvin Harris
    B Darude
    C Tiesto
    D Paul Oakenfold

    Free, no signup required:

    Add to Chrome

    Get instant explanation for any lyrics that hits you anywhere on the web!

    Free, no signup required:

    Add to Firefox

    Get instant explanation for any acronym or abbreviation that hits you anywhere on the web!

    FadaBarto tracks

    On Radio Right Now

    Loading...

    Powered by OnRad.io


    Think you know music? Test your MusicIQ here!