Mawaram Oji (Ajofia Nnewi)
MR. VINNIE
Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer
Cha Cha Cha Cha Cha Igbo kwenu Yea Rie nu Yea Nuo nu Yea Kwezuo nu oooo Yooooo. Adukwu anyi aya ejekwa eje oo Anyi ya eje eje ohooo. Asurum egwu asu Di mu mma Ekwerem ekwe ma nke mmere nguputa kacha uto. Mawaram Oji Ya bu ugwu siri ike rinne Mawaram Oji Mana obuzi nka keji ari ya Mawaram Oji Mbekwu ga mara gara mara bido Mawaram Oji Asi no gharakata ka ona Agassi Mawaram Oji Onye uwa enwe enyi oma ehh Mawaram Oji Onye amuma adia adi ire na ala amuru ya Mawaram Oji Yana nkita Ofia bu nwanne Mawaram Oji Anu ufe bu udene ka ona azakwu Mana aja adia awa nkenu Uzu afia egwu udene no obukwa ntu Ida mba bu inagha chi azu Oga niru aburo maka onye nkoropu obi Onye igarabada abu onye obiagwo Mawaram Oji Ezu ezu eme aruaru eme nchikwa Mawaram Oji Oji onu egbu orji asaa Mawaram Oji Akpacha ekwo ogafere odudu oke Mawaram Oji Ofuru dike akaghi ife okara Mawaram Oji Onye umengwu aputa okuko mpkuru akwu Mawaram Oji Ma onye ga asi na ogwumagana di oji Mawaram Oji Ebe amana ife ofuru ochagharikwaa Mawaram Oji Ma ojiri onu richaa onwere ire saru Mawaram Oji Ma okwu na efife nwere abali megharia Mawaram Oji Onu efu na aru ulo na aja ugwugwu Mawaram Oji Ma ikuku bia otunye ulo na ogbo mmiri Mawaram Oji Uchu gbakwaa ndi ji egwu ji abali agbaa Mawaram Oji Ala sokwa ndi oji egwu eti mmanwu Mawaram Oji Mgbemgbe nganangana Mawaram Oji Mgbugbe mgbugbe mgbugbe mgburuofia Mawaram Oji Mana enwere ajo mmuo oji isi anya oku Mawaram Oji Azu anu uka oburu igu nti echie Mawaram Oji Isi na ebu ogidi owa nku tara akpu Mawaram Oji So nwoke na ana na nwoke di nobi Mawaram Oji Ebunu kwuru na nwoke na ebu na ude Mawaram Oji Agakata agbakwuru ka eji ama dike Mawaram Oji Odika mkpume do na ikpere mmiri Mawaram Oji Ebunu tuchaa na aru mkpume ezuru ike Mawaram Oji Okpochi nti ke ejiri ke ya Mawaram Oji Na ntachi obi inyinya ibu ji aga na ugwu Mawaram Oji Ugani daka oda abuzu na ama abuba Mawaram Oji Ugurozokozo aru mirir oguru zazarara Mawaram Oji Oku na agba ite orugo Mawaram Oji Gboro ugbogo ezu na azu Mawaram Oji Kama no ona edebekwa iwu obodo Mawaram Oji Ka okwu nu ka ghara ighako ife obu nisi Mawaram Oji Akuo ru no ogbe ochoba anam acho oru Mawaram Oji Odie echere ifozo so otu ife oji bia uwa Mawaram Oji Aguu gukata bunye ya uwa niile Mawaram Oji Anya ato nwa nduru na akpa akidi Mawaram Oji Aja ona achuru akaraka neziee Mawaram Oji Osi na nkwu mapu ojebe na orji ka enu Mawaram Oji Osi nwa ebunu ogbakorochaa yabu agu ga egbuya Mawaram Oji Ma Onya gbuoozu yana ya anwiri naba Mawaram Oji Ma aya aghota ola edo nenu Mawaram Oji Atughi ihe na njuju adia ajuta ihe Mawaram Oji Ebe amana adia ekpu afo ime aka Mawaram Oji Asi na egbokata ido okwapu mgbo nuwa Mawaram Oji Ka apiachara ya iro no ga abara anyi Piachara ya ilo Ebe osi bia uwa di enu Piachara ya ilo Si egbosina nwa ebunu noso ka oji ari ugwu Piachara ya ilo Si ekwene ome nka buru ariri naba mmuo Piachara ya ilo Ehe di iche di na iru ewe na onogbo Piachara ya ilo Aturu dara onu na obughi ana kuwa ya Piachara ya ilo Okuku oji ga enyikwanu akwa ocha Piachara ya ilo Anuofia ga abu anu uno ma oruo Piachara ya ilo Akwa okuko do na nkata Piachara ya ilo Ama nke bu oke na nwunye? Piachara ya ilo Ana ama ngworo nu ugbo Piachara ya ilo Ama afo ga amu eze niru Piachara ya ilo Onyinye amara di niche niche Piachara ya ilo Onye ma ngwugwu onye ukwu jiri biaba Piachara ya ilo Oname agwo agbatobi nyuo eke Piachara ya ilo Onye kara obi azabakwa onuo anaa Piachara ya ilo Ndi ajuju ana bizie nuju enwi Piachara ya ilo Nku di mba ghebere mba nninu Piachara ya ilo Omumatu bu Emeka Odumegwu ojukwu dike ukwu ogbudu enwi tara kwusie Piachara ya ilo Neghariba anya nigama ya Piachara ya ilo Site na ije okpa okwuonu na omume Piachara ya ilo Oburugodu nwata ka obu Piachara ya ilo Ka arusi ara na aka nabo ka eji ebuya Piachara ya ilo Akponaya asi ebe osiri bia etoke Piachara ya ilo ebe osiri bia etoke Ese sepuaka naru Piachara ya ilo ebe osiri bia etoke Dibia uno nabata obira begi Piachara ya ilo ebe osiri bia etoke Ikwere ekene imara onye netu gi afa Piachara ya ilo ebe osiri bia etoke Gi bu ofeke amaro ochi nkita Piachara ya ilo ebe osiri bia etoke Ebena ariri akpona obodo ikpe Piachara ya ilo ebe osiri bia etoke Ike oburu oji ugo dara na nkata oji Piachara ya ilo ebe osiri bia etoke Ina eche gi bu oke afuru muo nkakwu Piachara ya ilo ebe osiri bia etoke Uzu nerube igwe ogbaa ofeke gharii Piachara ya ilo ebe osiri bia etoke Ife nti nata agwu ogezutike Piachara ya ilo ebe osiri bia etoke Mmiri di omimi ji nwanyi eru n'igwe Piachara ya ilo ebe osiri bia etoke Udo ara eji onye biara uwa nnukwu ozi Piachara ya ilo ebe osiri bia etoke Ozi obiara si n'izu agbara na ora mmuo Piachara ya ilo ebe osiri bia etoke Ka ntunu aro ife obiara ga emezu Piachara ya ilo ebe osiri bia etoke
Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer
Citation
Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:
Style:MLAChicagoAPA
"Mawaram Oji (Ajofia Nnewi) Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 1 May 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/13814982/MR.+VINNIE/Mawaram+Oji+%28Ajofia+Nnewi%29>.
Discuss the Mawaram Oji (Ajofia Nnewi) Lyrics with the community:
Report Comment
We're doing our best to make sure our content is useful, accurate and safe.
If by any chance you spot an inappropriate comment while navigating through our website please use this form to let us know, and we'll take care of it shortly.
Attachment
You need to be logged in to favorite.
Log In