Parcel
Phyno
The easy, fast & fun way to learn how to sing: 30DaySinger.com
Hmm Majorbanks hiehh heh Imeee Yo nwanne anyi na anu champagne ha kana anu panadol Penthauze penthauze Ah abum ebig nwa hehh Dey know say we fit nwa heh Ihe ana aru odikwanu easy nwa eeh Ihe nyi n' aru di legit nwa. Guys ekoo heh Guys ekoo heh Ikopugo Chicks ekoo aah Chicks ekoo aah Ikopugo Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo I bus up the place hello wassup Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo As onye mme mme no nooo Anyi doputa parcel anyi aghaa Anyi doputa parcel anyi awuoo Anyi doputa parcel anyi ataaa Anyi doputa parcel anyi awuoo Imana my guys na atu akoroba Spending the money n' enu korota Nwanne ndi owu n' asa ana afuwacha Ibu homebase ka isi esi bata Imana fine girl k' anyi n' alabata Ha fu gucci and fendi m' anyi na adaputa Ha si phyno nwero oso bia ebe a kpaputia ka osie Iru efi ma anyi na amaputa Mana, ekwe ekwe ga ekwe nkwekota Okwa ntiye ishi n' ogbe guys amaputa Mme mme ebido m' anyi burukwa bata Anyi na agbakacha m' anyi kwakuru bata Ha mechiri onu uzo nsi azu uno bata Nworu ugbo ga yankee nwe plane lota Kita atogom bell ka m ebu ibu bata And akpam azago maka m' ibu bata Ah, abum ebig nwa hehh Dey know say we fit nwa heh Ihe ana aru odikwanu easy eeh Ihe nyi n' aru di legit nwa Guys ekoo heh Guys ekoo heh Ikopugo Chicks ekoo aah Chicks ekoo aah Ina m saying Ikopugo Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo I bus up the place helo wassup Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo As onye mme mme no nooo Anyi doputa parcel anyi aghaa Anyi doputa parcel anyi awuoo Anyi doputa parcel anyi ataaa Anyi doputa parcel anyi awuoo Now she s feling the boy makana oji ego Kita nna amukezi ka m abu ola edo And now, one obuna na ekwero na eko eko Maka ha si na odika ma agwogo ogwu ego Haaa Kpoti, hapu kpoti Muwa sikwa gutter, muwa aburo boti Muwa anuyitego anya mu di doti dirty Sonye nna acho bu nwata ga ariporumu n' oti huhh Anyi na atu vote iga eche n'okwa election We pop bottles lyk is wedding reception Ikponye onu nwanne kedu your question Chelu ka n' nye onyinye before nye gi attention Heeh Cause am balling like a baller Money going taller Energy mu solar Chilling withi kola still like ifeoma and fola And omelum mentelle tomorrow I'll never call her As innnnn Ah, abum ebig nwa hehh Dey know say we fit nwa heh Ihe ana aru odikwanu easy eeh Ihe nyi n' aru di legit nwa Guys ekoo heh Guys ekoo heh Ikopugo Chicks ekoo aah Chicks ekoo aah Ikopugo Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo I bus up the place helo wassup Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo As onye mme mme no nooo Anyi doputa parcel anyi aghaa Anyi doputa parcel anyi awuoo Anyi doputa parcel anyi ataaa Anyi doputa parcel anyi awuoo Nwa a di thick nga akpoya minaj She twerk it oya shake your behind eeh Orubagom o orubagom o Ocho iraputa muna aroba m, heeh Baby tuo down nwayo heh Shake ife a heeh Ibu onye che cheee Eh nwa shake ife a Ishekie ya ofuma mbo gi ego Shakie ife a Anyi na eme na parcel He he he hee Iwee way Thick Uru dia Ona imazii
Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer
Written by: ARCHIBONG U MICHAEL, CHIBUZOR NELSON AZUBUIKE
Lyrics © Sony/ATV Music Publishing LLC
Lyrics Licensed & Provided by LyricFind
Citation
Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:
Style:MLAChicagoAPA
"Parcel Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 7 May 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/2496878/Phyno/Parcel>.
Discuss the Parcel Lyrics with the community:
Report Comment
We're doing our best to make sure our content is useful, accurate and safe.
If by any chance you spot an inappropriate comment while navigating through our website please use this form to let us know, and we'll take care of it shortly.
Attachment
You need to be logged in to favorite.
Log In