Ogene
Zoro, Flavour
Struggling with Ogene? Become a better singer in 30 days with these videos!
It's KeziClef production Ahen Zee Ahen Zoro akpasuwag heh Zoro onye Ogene (Teweé teweé, unè m ooooo teweé ahehhhh Óbuė Óbuė Óbuė Anyi n'asu fune n'ogene Inaaamin Ji Ferrari echute ngene Inaaamin Adiri eri m eri ka udene Inaaamin Igbo boy fresh to the socks inaa amsaying Anyi n'asu fune n'ogene Inaaamin Ji Ferrari echute ngene Inaaamin Adiri eri m eri ka udene Inaaamin Igbo boy polo to the socks inaa amsaying Hah O Okeke Okafor be anyi ooo enyi unu anu kwara Ogene Mbgeke, nwa mgborie be anyi o oo on nye nu'm Ogene Kererenkere m'tewé i'tewé ebenebe yi Ogene ooo Paítenú kenkere ntewé itewé ebenebe yi Ogene ooo Bufú champagne butelù mù pammy Wepu egwü Lil Wayne pkó Udu Bunch Pammy Iga enwėcha Zoro n'ofe ka na aju esè maggi Tantalizer for appetiser shítelú nu'm ofè mgbòrodí Kisi be taking it vocal but who never keeping it local My peopilu siri m jeé zì leaving me feeling ka Hova Mmiri mara'm ma n'ndi social my music is taking over Bring your sickest rappers sum it up biiitch abu'm the total Haaah! bowa akana ijide ego bowa akana With umu nwa di nma di sharp ka Biro Ogbuadana Nwa piote ke n'ime be'm na oyi na atu kwa n'ime be'm Zinki mu zinki akirika mana nju n'aju n'ime be'm Ma na iweé ife ayi choro a ge enye gi titulu Aguba ndi Eze my uncle Ji aka gbaji baisculu The nwa fu ifė ayi kulu nòba anó ka ofè okoro Mana anya ga api gi n'nwere anyi gi fu ife ayi fulu I bulu bibulu O Okeke, Okafor be anyi ooo eny unu anu kwara Ogene Mbgeke, nwa mgborie be anyi o oo o nye nu'm ogene Kererenkere m'tewé i'tewé ebenebe yi Ogene ooo! Paíte nú kenkere, ntewé itewé eny ebeneza yi Ogene ooo Ina eme guyi onye muru gu Ishi n'idi badi onye muru gu Ina as u ingili onye muru gu Ina apakeji onye muru gu Oshekitekwé e agbara e visa Ada Olisa paitewe ya m'tewé i'tewé Paitewe ya dodo olima paitewe egwu m Ebenebe eyi Ogene Kererenkere m'tewé i'tewé ebenebe yi Ogene ooo! Paítenú kenkere ntewé itewé enyi ebenebe yi Ogene ooo Anyi n'asu fune n'ogene Inaaamin Ji Ferrari echute ngene Inaaamin Adiri eri m eri ka udene Inaaamin Igbo boy fresh to the socks inaa amsaying Anyi n'asu fune n'ogene Inaaamin Ji Ferrari echute ngene Inaaamin Adiri eri m eri ka udene Inaaamin Igbo boy polo to the socks inaa amsaying hah Mega na Jerry n'asu fune n'ogene Kukunadon Chino n'asu fune n'ogene Aguba ndi Eze banyi shi na osuru fune n'ogene Bewudi n'usuawa nulu fune n'ogene Akuchuckwu n'ezinifite I'nulu amala uné Ogbuogu n'osunmeyi bia nulu amala óbó Honourable Chima Obieze Ina anu kwa amala uné Opkochie ngene I'nulu Ogene Ó amala óbó teweé Ejike bureau De changi Teweé Phyno fino nwoke iji changi Teweé Major bankz na ne eti ajò egwú Óbuė Óbuė Yvonne Nelson Ina achó ajò okwú Neé ijere one n'igbo nííne Flavour n'abania nwoke shinné Ijere one n'igbo nííne n'igbo niine
Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer
Written by: ARCHIBONG U MICHAEL, CHINEDU OKOLI
Lyrics © Sony/ATV Music Publishing LLC
Lyrics Licensed & Provided by LyricFind
Citation
Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:
Style:MLAChicagoAPA
"Ogene Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 30 Apr. 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/2547665/Zoro/Ogene>.
Discuss the Ogene Lyrics with the community:
Report Comment
We're doing our best to make sure our content is useful, accurate and safe.
If by any chance you spot an inappropriate comment while navigating through our website please use this form to let us know, and we'll take care of it shortly.
Attachment
You need to be logged in to favorite.
Log In