Udo (feat. Ben Anansi)
Elveektor
Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer
Ka anyi bili kwa na udo Ka anyi bili kwa na udo ye Ka anyi bili kwa na udo Ka anyi bili kwa na udo ye Chukwu kelu uwa Chukwu kelu uwa nekwa fa Ka anyi bilizie na udo ka ife wee di mma Imaro ébé mmiri bidoro maba gị Ịma mma zi nu ebe o ga anọzi m kwụsị Some guys feelu na fa bụzi baba agụ You can't fight for your freedom you're a pussy Before I tell you what to do nwanne kpata nku Industry gate keeper na achọ aka azụ Trying to get me to sign any deal with an afọr anụ Mua si fa mbà nwanne onye a ka ba lu Cutuo m Blocku ọ m Burstu ọ ọrụ m Bulu my matter gbagoo na the court The court ọbụ Stop-pu ọ mu Sị m a drop ná any song till I hear from the court Eh Nwanne check go di Before mputa afia chi eji go nu Men gosi anyi love change ji go nụ Men nyebulu anyi smile e change go iru Woooo Ka anyi bili kwa na udo Ka anyi bili kwa na udo ye Ka anyi bilibe na udo Ka anyi bili kwa na udo Ka anyi bili kwa na udo ye Ka anyi bilibe na udo Chukwu kelu uwa o Chukwu kelu uwa nekwa fa Ka anyi bilibe na udo Chukwu kelu uwa na ihe ụmụ ụwa na eme na asọ zi oyi Ka anyi bilibe na udo Ka anyi bili kwa na udo Ka anyi bili kwa na udo ye Ka anyi bilibe na udo Ka anyi bili kwa na udo Ka anyi bili kwa na udo ye Ka anyi bilibe na udo Chukwu kelu uwa Chukwu kelu uwa nekwa fa Ka anyi bilibe na udo Ka anyi bilizie na udo ka ife wee di mma Anyị ga aya zi mmuo ya ba mmadu Amosu na ogbenye bu ofu mmanu Onye na ewe iwe ọkụ ga egbu mmadu Bete anu bete anu na aru mmadu Di na nwunye kwesịrị ibi na udo Mụọ nwoke mụọ nwanyị bili na udo Gi na neighbors gi bili na udo Artiste and CEO bili na udo Ka anyi bilibe na udo Ka anyi bilibe na udo Ị ga ekwe wepụ anya ụfụ Ka anyi bilibe na udo Ka anyi bilibe na udo Ị ga emelu anyị ebele Ka anyi bilibe na udo Ka anyi bilibe na udo I ga ewepụta my money Ka anyi bilibe na udo Ka anyi bilibe na udo Forever and ever Ka anyi bili kwa na udo Ka anyi bili kwa na udo ye Ka anyi bilibe na udo Ka anyi bili kwa na udo ye Ka anyi bilibe na udo Chukwu kelu uwa o Chukwu kelu uwa nekwa fa Ka anyi bilibe na udo Chukwu kelu uwa na ihe ụmụ ụwa na eme na asọ zi oyi Ka anyi bilibe na udo Ka anyi bili kwa na udo Ka anyi bili kwa na udo ye Ka anyi bilibe na udo Ka anyi bili kwa na udo ye Ka anyi bilibe na udo Chukwu kelu uwa Chukwu kelu uwa nekwa fa Ka anyi bilibe na udo Chukwu kelu uwa o Chukwu kelu uwa nekwa fa Ka anyi bilibe na udo Ka anyi bilibe na udo Ka anyi bilibe na udo
The easy, fast & fun way to learn how to sing: 30DaySinger.com
Written by: BenDonald Ojobor, Valentine Ogbu
Lyrics © DistroKid
Lyrics Licensed & Provided by LyricFind
Citation
Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:
Style:MLAChicagoAPA
"Udo (feat. Ben Anansi) Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 30 Apr. 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/4928653/Elveektor/Udo+%28feat.+Ben+Anansi%29>.
Discuss the Udo (feat. Ben Anansi) Lyrics with the community:
Report Comment
We're doing our best to make sure our content is useful, accurate and safe.
If by any chance you spot an inappropriate comment while navigating through our website please use this form to let us know, and we'll take care of it shortly.
Attachment
You need to be logged in to favorite.
Log In