Ikali Mmanwu

Fada OmenukoJesus

0 fans

Fada OmenukoJesus


6:28
#2

 Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer

Ike ka ike anyi ji biri
(Uhuhuhhhhhhhhhh)
Egwu kanyi jiri bia
Mkpalite odogwu kanyi jiri bia
Ewuoooooo uhuhuhhhhhh
Uduu duu kwenu ike ka ike
Ozoigbo mmanwu eji aba mba
Mmanwu igakwa etikwe igakwa etikwe bilieeee
Orue ka osi eru e
Mmanwu onu mu ekenee gi o
Imana abu otutu kam jiri bia
Agbakwu izu na agbakwa ozo
Iyieeeee onu mu ekene gi o
Elu uwa sikwam kenee gi o
Omenuko nekele gi o
Afa otutu kam jiri bia
Ofalla ike kam na agbara odogwu
Imana ihe-imere nona ede
Ihe imere n'ona ede
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ibunu odogwu
Idinu gbogbo
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ibunu odogwu
Idinu gbogbo
Eto dike na nke omere
Nganga azakwanu oku ozo Eyiiiiii
Ijele ndi nso
Ijele ndi nso
Odumodu okemmiri nebu ogwe
Akataka mmanwu neti onwee
Igodo okeosisi adighi atu mkwe
Achukata arupuo ala anya afu mmuo
Nnekwute mmanwu nonwee
Ibalu mmanwu ubochi nchi anyi amara odogwu
Maka ndi balu mmanwu na mgbaaja
Ike kete korie amaa buru odogwu
Ye ye ye ye ye
Iyo kokokoo
Ye ye ye ye ye ye
Iyo kokokoo
Ufodu yiri mmanwu for sale
Akwaa adoo mkwudo ma-anaa
Odibendi nkuzi anyi ji ama odogwu
Jere puta nogbo mmanwu emegharia ahu
Tukwe ya
Ijele ndi nso
(Ikali Mmanwu)
Ijele ndi nso
(Ikali Mmanwu)
Okwa gi wara mgbidi na nile
(Ikali Mmanwu)
Itiri pharaoh mmanwu mmanwu ojiri tie
(Ikali Mmanwu)
Wee gosi onwe gi umu izrel jiri tie
(Ikali Mmanwu)
Ibunu odogwu
Idinu gbogbo
ye ye ye ye ye
Ikali Mmanwu
Iyo kokokoo
Ikali Mmanwu
Ye ye ye ye ye ye
Ikali Mmanwu
Iyo kokokoo
Idinu gbogbo
Mbakaogu jinu ekpere nebu agha
Umu adoration netiri gi ube
Ebube muonso nakwa ebere gi ube
(Ikali Mmanwu)
Ibunu odogwu
Idinu gbogbo
Gozie nwokeke nakporo gi ubo
OmenukoJesus naguru gi egwu a
Ndi nanu olum nagbara gi egwu
(Ikali Mmanwu)
Ibunu odogwu
Idinu gbogbo
Ndi imere ogaranya nachuru gi aja nenyere ogbenye aka
Owara uzo nikpa kimere umu afo igbo
Okaibe bu akara nyiri umuafo igbo
(Ikali Mmanwu)
Ibunu odogwu
Idinu gbogbo
Okpataozuora bu akuchie gburugburu
(Ikali Mmanwu)
Emoney nnekwu ego nwere nku
(Ikali Mmanwu)
Mighty mighty nwannem bu afuonu
Ikali Mmanwu
Ibunu odogwu
Idinu gbogbo
Chief Henry okolieabo
Ezechiononandochukwu global
Nwanne comrade aghaka okolieabo Odibooha nuli
Political prophet
Ibunu odogwu
Joe zaza joe zaza addressi ndi Ekwulobia
Engineer johnbosco onunkwo
Akaekpuchionwa numuchu
Mr chucky ezenwa
CEO dubai estate awka
CEO gss group
Akuchinyerenwata nachina niga adi
MNK ohamadike
His excellency Peter Gregory obieze
Ndi nacho odimma umuafo igbo doo doo doo
(Ikali Mmanwu)
Ibunu odogwu
Ibunu odogwu
Obi Jackson n'okija
(Ikali Mmanwu)
Chief Kenneth obalum
(Ikali Mmanwu)
Na Chief donatus ajamma akpamgbo
(Ikali Mmanwu)
Mmiri enwe iro na nando
Ibunu odogwu
Ibunu odogwu
Arthur eze ozoigbondu nukpo
(Ikali Mmanwu)
Senator Dr Ifeanyi uba ebubechukwuuzo
(Ikali Mmanwu)
Umuigbo jewe ejewe anawa ebubedikeuzo
(Ikali Mmanwu)
Ibunu odogwu
Idinu gbogbo
Flavour na phyno fino
(Ikali Mmanwu)
Oliver dcoque osadebe newu ewu
(Ikali Mmanwu)
Mmanwu anyi tiri bunu oji chi ji eje ana
(Ikali Mmanwu)
Ibunu odogwu
Idinu gbogbo
Ebubedike igbo ogadagidi
(Ikali Mmanwu)
Sir Pete edochie onumu ekene gi
(Ikali Mmanwu)
Umuigbo nke onye chiri ya zelu doo doo doo
Idinu gbogbo
Ibunu odogwu
Zubby mich ezendiara
(Ikali Mmanwu)
Notutu umuigbo chukwu mere eze
(Ikali Mmanwu)
OmenukoJesus onumu ekene unu doo doo doo
(Ikali Mmanwu)
Ibunu odogwu
Idinu gbogbo
I ye ye ye ye ye
(Ikali Mmanwu)
Iyo kokokoo
(Ikali Mmanwu)
Ye ye ye ye ye ye ye
(Ikali Mmanwu)
Iyo kokokoo
Idinu gbogbo
Otu ibuo ito ino ise isii
He is a great and mighty god am talking about you wanna see
Ufodu zakwara odogwu ha balu mmanwu they can afford hennesy
And some think they are great and mighty na ha no na mba ofesii
If you ask me what I think
And I will tell you what I know
God is the greatest and to him belongs the glory all alone
Yea ijee OJM
Orue ka osi eru e
Mmanwu onu mu ekenee gi o
Imana abu otutu kam jiri bia
Agbakwu izu na agbakwa ozo e
Iyieeeee onu mu ekene gi o
Elu uwa sikwam kenee gi o
Omenuko n ekele gi o
Afa otutu kam jiri bia
Ofalla ike kam naagbara odogwu
Imana ihe imere nona ede
Ihe-imere nona ede
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ibunu odogwu
Idinu gbogbo
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ibunu odogwu
Idinu gbogbo
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ibunu odogwu
Idinu gbogbo
Asim Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ebube ikali mmanwu e
(Ikali Mmanwu)
Ibunu odogwu
Idinu gbogbo

 Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer

Written by: Anthone Enemuo

Lyrics © DistroKid

Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Discuss the Ikali Mmanwu Lyrics with the community:

0 Comments

    Citation

    Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:

    Style:MLAChicagoAPA

    "Ikali Mmanwu Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 30 Apr. 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/8475802/Fada+OmenukoJesus/Ikali+Mmanwu>.

    Missing lyrics by Fada OmenukoJesus?

    Know any other songs by Fada OmenukoJesus? Don't keep it to yourself!

    Browse Lyrics.com

    Quiz

    Are you a music master?

    »
    Who released an EP called Revelación?
    A Demi Lovato
    B Cardi B
    C Camila Cabello
    D Selena Gomez

    Free, no signup required:

    Add to Chrome

    Get instant explanation for any lyrics that hits you anywhere on the web!

    Free, no signup required:

    Add to Firefox

    Get instant explanation for any acronym or abbreviation that hits you anywhere on the web!

    Fada OmenukoJesus tracks

    On Radio Right Now

    Loading...

    Powered by OnRad.io


    Think you know music? Test your MusicIQ here!