Chukwu

Dimma

0 fans

Dimma


4:34

 Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer

Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee!
Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee!

Chukwu, onye oma mkpuru obi m ooo
Chukwum ee, agu n'eligwe Chukwu
Agbanwò dike izu, òkwa agbagharìsìa ya
Chukwu eee, oje na mmùò Chukwu
Mgbe ogbajuru doro, okwa gi ka m na-akpo!
Mgbe ihe siri ike nnam, òkwa gì ka m na-akpò!
Chukwu mù eeee!
Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee!
Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee!

Ude asuru na mba, anu ya na mba ozo eee
Onye kwuru okwu na Jerusalem, omee na Capernaum
Ùta gbawara ili eee, were turu ugo were lota
Ano m etu gi Dike, agù na onwe ya Dike!
Ha sì na ibu ebube dike, msi na ikariri ebubedike!
Dike! Dike! Dike!
Tùòrò m ya Dike!
Dike! Dike! Dike!

Tuòrò m ya Dike!
Dike, Dike na mba, Dike!
Tùorò m yà Dike!
Dike! Dike! Dike!
Ooow ooow!
Dike, Dike nà mba, Dike!
Chukwu m eee!
Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee!
Chukwu m eee!
Ebubedike, onye mna akpò oku òza m oo!
Agù na eche mba! Oloro ihe, loro ihe loro enyi, Chim ooo!
Òwù ya ka m na akpò, òkwa gì bù Chukwu m eee!
Dike! Dike! Dike!
Òbù Dike na mba!
Onye akpòrò oku, òzà Ugborough asaa, Dike
Dike, Chim oooooo!
Tuorò m ya Chukwu eee!
Chukwu eee! Chukwu eee! Chukwu eee!
Tùòronù m ya Chukwu eee!
Chukwu eee! Chukwu m oooo! Ezem oooo! Obi ùtò m oooo! Agù na eche mba!
Chim oooo! Chim oooo! Chim oooo!

 Become A Better Singer In Only 30 Days, With Easy Video Lessons!

Written by: Doris Onuoha

Lyrics © DistroKid

Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Discuss the Chukwu Lyrics with the community:

0 Comments

    Citation

    Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:

    Style:MLAChicagoAPA

    "Chukwu Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 1 May 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/8969090/Dimma/Chukwu>.

    Missing lyrics by Dimma?

    Know any other songs by Dimma? Don't keep it to yourself!

    Browse Lyrics.com

    Quiz

    Are you a music master?

    »
    What is the name of Sia's first album?
    A OnlySee
    B Healing is Difficult
    C Colour the Small One
    D Some People Have Real Problems

    Free, no signup required:

    Add to Chrome

    Get instant explanation for any lyrics that hits you anywhere on the web!

    Free, no signup required:

    Add to Firefox

    Get instant explanation for any acronym or abbreviation that hits you anywhere on the web!

    Dimma tracks

    On Radio Right Now

    Loading...

    Powered by OnRad.io


    Think you know music? Test your MusicIQ here!