Bua Halleluyah
Vibrant Singers
Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer
Acho ta womu Eze Acho ta womu Eze Acho ta womu Eze Ni me dum ni le Nga bu halleluyah Nga bu halleluyah Nga bu halleluyah We kele Chineke Acho ta womu Eze Acho ta womu Eze Acho ta womu Eze Ni me dum ni le Nga bu halleluyah Nga bu halleluyah Nga bu halleluyah We kele Chineke Onye ihe uwa ne siri ike Onye nona nkpa Onye no na n Bia ki chota Jesus Christ Bia ki chota Jesus Christ Bia ki chota Jesus Christ Bia ki chota Jesus Christ O ga naba ta gi Onye ihe uwa ne siri ike Onye nona nkpa Onye no na n Bia ki chota Jesus Christ Bia ki chota Jesus Christ Bia ki chota Jesus Christ Bia ki chota Jesus Christ O ga naba ta gi Ngbe Hannah no na nkpa Okpo kuru Jesus Christ Okpo kuru Jesus Christ Chineke le tara ya Nwa nem we obigi du Kpo ki Jesus Christ ugbua Kpo ki Jesus Christ ugbua Oge le ta kwa gi Ngbe Hannah no na nkpa Okpo kuru Jesus Christ Okpo kuru Jesus Christ Chineke le tara ya Nwa nem we obigi du Kpo ki Jesus Christ ugbua Kpo ki Jesus Christ ugbua Oge le ta kwa gi Nwanyi oruru obara Metu onu uwe ya aka Ome turuya Owe di ocha Bia ki metu uwe ya ka Bia ki metu uwe ya ka Bia ki metu uwe ya ka Ki we di ocha Nwanyi oruru obara Metu onu uwe ya aka Ome turuya Owe di ocha Bia ki metu uwe ya ka Bia ki metu uwe ya ka Bia ki metu uwe ya ka Ki we di ocha Eh Nwanne Nwoke Nwanne Nwanyi Ichota wo Jesus ni me Ndu gi Gi onye na chon wa Gi onye na cho di Gi onye na cho ama miye I chota wo Jesus Gi onye na wahari Na cho uzo Ebe uzo adi hin Icho ta wo Jesus Oburu na I chota be Jesus, Na ndugi Nu ubochi ke ta Biko Nwane Nwoke Nwane Nwanyi Me ngwa ngwa Chota ya ugbua Ka ihe we dirigi na nma Ni hi akukwo nso Kuru Si Ma buru nuzo cho ala Eze ya Na ezi omume ya ni ne Oburu ime Nka Iheoma si ni eni gwe bia Ge so be gi Maka anyi apu ichefusi Eto dike na nke omere Ome kwa ozo Ni hin nka Ju owengi ajuju Nu bo chi kita si Gini kan nyere Jesus Na iheoma nke ni le Nke omere nna ngbe garagara Nwane Nwoke Nwanne Nwanyi Iye kwara ya ekele? Biko Nwane Nwoke Eri kwana otito Chukwu Che re kan kowaragi Ihe mere na akukwo nso Ngbe Jesus gworo Nde ekpenta iri A ni ne na ru udo Na anwuli Ni hin omere ka aru a di a ma Ma otu onye nime fan cha Chetara nkpa Odi yen Chukwu ekele Na iheoma nke omere madu Owe na a chi ma ekele Chineke Ma Onye nwanyi juri ya si Eme wom ka aru madu iri di ocha Ma ole ebe ite ite nke foduru nu no? Ya mere ana ma jugi nu ubochi kita si Eme wo ka aru digi nma? Eme wo ki idi ocha? Eye wo gi ka akunuba akwu ni ne ina cho? Icho ta wo Jesus dika onye ozopu Chotoroya? Obuna ime he nka Biko me nka ngwa ngwa Ka ihe we dili gi nma Oburu ime nka Onye nwanyi ga gozie gi Na a Jesus Amen Nga bu halleluyah Nga bu halleluyah Nga bu halleluyah We kele Chineke Nga bu halleluyah Nga bu halleluyah Nga bu halleluyah We kele Chineke Onye ihe uwa ne siri ike Onye nona nkpa Onye no na n Bia ki chota Jesus Christ Bia ki chota Jesus Christ Bia ki chota Jesus Christ Bia ki chota Jesus Christ O ga naba ta gi Ngbe Hannah no na nkpa Okpo kuru Jesus Christ Okpo kuru Jesus Christ Chineke le tara ya Nwa nem we obigi du Kpo ki Jesus Christ ugbua Kpo ki Jesus Christ ugbua Oge le ta kwa gi Nwanyi oruru obara Metu onu uwe ya aka Ome turuya Owe di ocha Bia ki metu uwe ya ka Bia ki metu uwe ya ka Bia ki metu uwe ya ka Ki we di ocha Ma ngbem nona nkpa Ma ngbem no na oria Akpokurum Jesus Christ Chineke we na putam Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom kele Chineke Ma ngbem nona nkpa Ma ngbem no na oria Akpokurum Jesus Christ Chineke we na putam Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom kele Chineke Ma ngbem nona nkpa Ma ngbem no na oria Akpokurum Jesus Christ Chineke we na putam Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom kele Chineke Ma ngbem nona nkpa Ma ngbem no na oria Akpokurum Jesus Christ Chineke we na putam Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom kele Chineke Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom kele Chineke Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom kele Chineke Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom kele Chineke Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom kele Chineke Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom kele Chineke Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom bu Halleluyah Sorom kele Chineke
Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer
Citation
Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:
Style:MLAChicagoAPA
"Bua Halleluyah Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 16 May 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/9843160/Vibrant+Singers/Bua+Halleluyah>.
Discuss the Bua Halleluyah Lyrics with the community:
Report Comment
We're doing our best to make sure our content is useful, accurate and safe.
If by any chance you spot an inappropriate comment while navigating through our website please use this form to let us know, and we'll take care of it shortly.
Attachment
You need to be logged in to favorite.
Log In