Full Option

Mr C-jay

0 fans

Mr C-jay


5:51
60 
#3

 Become A Better Singer In Only 30 Days, With Easy Video Lessons!

Nekene apunanwu asa nwelu ife ka ona abia
Nekene apunanwu
Nwa wulu aru ka ona bia
Enenebe eje olu
Na nwatakili bukwa full option
Ebie ebite ife
Nwa julu don't mention
Ah Ah Eh

Ife mara mma ka m ga enye gi
Bia ka anyi naba oh
Achalugo nwanyi
Bia ka anyi naba h
Nwa oma m bu n'obi
Bia ka anyi naba oh
M ga emekwanu gi ife nine
Bia ka anyi naba ohh

Naa nti n'ife m na apia bu ore
Bia ka anyi naba oh
Achalugo nwanyi
Bia ka anyi naba oh
Ife ibu n'ukwu na adi mu mma
Bia ka anyi naba oh
M ga emekwanu gi ife nine oh
Bia ka anyi naba oh

Naa nti n'ife m na apia bu ore
Bia ka anyi naba oh
Achalugo nwanyi
Bia ka anyi naba oh
Ife ibu n'obi na adi mu mma
Bia ka anyi naba oh
M ga emekwanu gi ife nine
Bia ka anyi naba oh

My papa dey tell me ife di mma na anya bu nwanne
Osi na igbo n'ekwu
Si na anya n'ebu uzo eri
Onye fulu ife di mma nya biko kenee chukwu
Anya furu ugo nya biko nuriara ugo
Gwakwanu ugochi gwakwuoronu m chizoba
Gwa fa na ozugo afugo onye obu mu na ya
Okpukpu nkem oh ogoli ma obi di ya
Nke chinyerem eh eh agaghim arapu gi aa ah eh

Ife di mma ka m ga enyere gi
Bia ka anyi naba oh
Achalugo nwanyi
Bia ka anyi naba h
Nwa oma m bu n'obi
Bia ka anyi naba oh
M ga emekwanu gi ife nine
Bia ka anyi naba ohh

Naa nti n'ife m na apia bu ore
Bia ka anyi naba oh
Achalugo nwanyi
Bia ka anyi naba oh
Ife ibu n'ukwu na adi mu mma
Bia ka anyi naba oh
M ga emekwanu gi ife nine oh
Bia ka anyi naba oh

Naa nti n'ife m na apia bu ore
Bia ka anyi naba oh
Achalugo nwanyi
Bia ka anyi naba oh
Ife ibu n'obi na adi mu mma
Bia ka anyi naba oh
M ga emekwanu gi ife nine
Bia ka anyi naba oh

Aah aah aah eeh
Nwa ma m bu n'obi bia ka anyi naba oh
Aah aah aah eeh
Nwa oma m bu n'obi bia ka anyi naba oh

Nekene apunanwu asa nwelu ife ka ona abia
Nekene apunanwu
Nwa wulu aru ka ona bia
Enenebe eje olu
Na nwatakili bukwa full option
Ebie ebite ife
Nwa julu don't mention
Eeiyaa aah aah

Ife maru mma ka m ga enyere gi eh
Bia ka anyi naba oh
Achalugo nwanyi
Bia ka anyi naba h
Nwa oma m bu n'obi
Bia ka anyi naba oh
M ga emekwanu gi ife nine
Bia ka anyi naba ohh

Naa nti n'ife m na apia bu ore
Bia ka anyi naba oh
Achalugo nwanyi
Bia ka anyi naba oh
Ife ibu n'ukwu na adi mu mma
Bia ka anyi naba oh
M ga emekwanu gi ife nine oh
Bia ka anyi naba oh

Naa nti n'ife m na apia bu ore
Bia ka anyi naba oh
Achalugo nwanyi
Bia ka anyi naba oh
Ife ibu n'obi na adi mu mma
Bia ka anyi naba oh
M ga emekwanu gi ife nine
Bia ka anyi naba oh

 Watch: New Singing Lesson Videos Can Make Anyone A Great Singer

Written by: Chijioke Chukwukere

Lyrics © DistroKid

Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Discuss the Full Option Lyrics with the community:

0 Comments

    Citation

    Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:

    Style:MLAChicagoAPA

    "Full Option Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 29 Apr. 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/8740857/Mr+C-jay/Full+Option>.

    Missing lyrics by Mr C-jay?

    Know any other songs by Mr C-jay? Don't keep it to yourself!

    Browse Lyrics.com

    Quiz

    Are you a music master?

    »
    "I Can Help" is a 1974 biggest hit single for which artist?
    A Billy Swan
    B Kenny Rogers
    C Glen Campbell
    D John Denver

    Free, no signup required:

    Add to Chrome

    Get instant explanation for any lyrics that hits you anywhere on the web!

    Free, no signup required:

    Add to Firefox

    Get instant explanation for any acronym or abbreviation that hits you anywhere on the web!

    Mr C-jay tracks

    On Radio Right Now

    Loading...

    Powered by OnRad.io


    Think you know music? Test your MusicIQ here!

    Movies soundtrack

    Full Option

    »
    • Besieged