Full Option
Mr C-jay
The easy, fast & fun way to learn how to sing: 30DaySinger.com
Nekene apunanwu asa nwelu ife ka ona abia Nekene apunanwu Nwa wulu aru ka ona bia Enenebe eje olu Na nwatakili bukwa full option Ebie ebite ife Nwa julu don't mention Ah Ah Eh Ife mara mma ka m ga enye gi Bia ka anyi naba oh Achalugo nwanyi Bia ka anyi naba h Nwa oma m bu n'obi Bia ka anyi naba oh M ga emekwanu gi ife nine Bia ka anyi naba ohh Naa nti n'ife m na apia bu ore Bia ka anyi naba oh Achalugo nwanyi Bia ka anyi naba oh Ife ibu n'ukwu na adi mu mma Bia ka anyi naba oh M ga emekwanu gi ife nine oh Bia ka anyi naba oh Naa nti n'ife m na apia bu ore Bia ka anyi naba oh Achalugo nwanyi Bia ka anyi naba oh Ife ibu n'obi na adi mu mma Bia ka anyi naba oh M ga emekwanu gi ife nine Bia ka anyi naba oh My papa dey tell me ife di mma na anya bu nwanne Osi na igbo n'ekwu Si na anya n'ebu uzo eri Onye fulu ife di mma nya biko kenee chukwu Anya furu ugo nya biko nuriara ugo Gwakwanu ugochi gwakwuoronu m chizoba Gwa fa na ozugo afugo onye obu mu na ya Okpukpu nkem oh ogoli ma obi di ya Nke chinyerem eh eh agaghim arapu gi aa ah eh Ife di mma ka m ga enyere gi Bia ka anyi naba oh Achalugo nwanyi Bia ka anyi naba h Nwa oma m bu n'obi Bia ka anyi naba oh M ga emekwanu gi ife nine Bia ka anyi naba ohh Naa nti n'ife m na apia bu ore Bia ka anyi naba oh Achalugo nwanyi Bia ka anyi naba oh Ife ibu n'ukwu na adi mu mma Bia ka anyi naba oh M ga emekwanu gi ife nine oh Bia ka anyi naba oh Naa nti n'ife m na apia bu ore Bia ka anyi naba oh Achalugo nwanyi Bia ka anyi naba oh Ife ibu n'obi na adi mu mma Bia ka anyi naba oh M ga emekwanu gi ife nine Bia ka anyi naba oh Aah aah aah eeh Nwa ma m bu n'obi bia ka anyi naba oh Aah aah aah eeh Nwa oma m bu n'obi bia ka anyi naba oh Nekene apunanwu asa nwelu ife ka ona abia Nekene apunanwu Nwa wulu aru ka ona bia Enenebe eje olu Na nwatakili bukwa full option Ebie ebite ife Nwa julu don't mention Eeiyaa aah aah Ife maru mma ka m ga enyere gi eh Bia ka anyi naba oh Achalugo nwanyi Bia ka anyi naba h Nwa oma m bu n'obi Bia ka anyi naba oh M ga emekwanu gi ife nine Bia ka anyi naba ohh Naa nti n'ife m na apia bu ore Bia ka anyi naba oh Achalugo nwanyi Bia ka anyi naba oh Ife ibu n'ukwu na adi mu mma Bia ka anyi naba oh M ga emekwanu gi ife nine oh Bia ka anyi naba oh Naa nti n'ife m na apia bu ore Bia ka anyi naba oh Achalugo nwanyi Bia ka anyi naba oh Ife ibu n'obi na adi mu mma Bia ka anyi naba oh M ga emekwanu gi ife nine Bia ka anyi naba oh
Become A Better Singer In Only 30 Days, With Easy Video Lessons!
Citation
Use the citation below to add these lyrics to your bibliography:
Style:MLAChicagoAPA
"Full Option Lyrics." Lyrics.com. STANDS4 LLC, 2024. Web. 14 May 2024. <https://www.lyrics.com/lyric-lf/8740857/Mr+C-jay/Full+Option>.
Discuss the Full Option Lyrics with the community:
Report Comment
We're doing our best to make sure our content is useful, accurate and safe.
If by any chance you spot an inappropriate comment while navigating through our website please use this form to let us know, and we'll take care of it shortly.
Attachment
You need to be logged in to favorite.
Log In